Gaa na ọdịnaya

Akpụ mkpọ

Sitere na Wiktionary

"""Akpụ mkpọ""""

Nkọwa

[dezie]

Akpụ mkpọ bụ afa nri esi na akpụ emepụta. Ọ bụ akpụ echekporo echekpọ ka ewere mee ụtara akpụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Akpụ mkpọ bụ afa nri

Mkpọputa

[dezie]

Ákpụ́ ḿkpọ́

Olumba

[dezie]

Akpụ ịkpọké

Ntụ akpụ ( ukpor)

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Cassava flour https://en.m.wiktionary.org/wiki/cassava