Gaa na ọdịnaya

Akpụ

Sitere na Wiktionary

Akpụ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ otu n'ime ọtụtụ nri ndi Igbo nwere. E ji osisi ya adụ ya. Ọna ebu n'ime ala dịka ji. Eji ya emepụta ọtụtụ nri ndi ọzọ dika abacha, utara, abacha mmiri nakwa staachi.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Akpụ bụ nri na-enye ume.
  2. Akpụ bụ mgbadume.
  3. Akpụ na ofe na-atọ ụtọ.
  4. Ndị bi n'ime obodo bụ ha na-erikarị akpụ.
  5. Akpụ bụ nri eji mara ndị Igbo.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • akpụ-Anambra(Nnewi, Onitsha, Akwa)
  • jiapụ̀-Imo(Owerri)
  • ji apa-Enugu(Nsukka)
  • jigbọ-Abia(Abiriba)
  • iwa-Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]