Akpịrị ogologo
Ọdịdị
Akpịrị Ogologo
Nkọwa
[dezie]Akpịrị ogologo bụ afa n'egosi onye di ụsa
Nkejịasụsụ
[dezie]Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Okonkwo nwere akpịrị ogologo
- Onye na-eri ihe na ọbughi ya dobere bụ onye akpịrị ogologo.
Mkpọputa
[dezie]
Olumba
[dezie]- Akpịrị ogologo (Anambra)
- akpịrị ogonogo (Imo -Owerri)
- Akpịrị ogologo (Enugu -Nsukka)
- okenkolo (Abịa -Abịrịba)
- okenkọlọ (Ebonyi -Afikpo
- Akpịrị
- Ụsa
- Nkọlọ