Gaa na ọdịnaya

Akidi

Sitere na Wiktionary

Akịdị

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ nri ọzọ ndi igbo nwere. Ọ mara mma nke ukwuu

Akidi
Akidi


Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

E ji akịdị agwọ ji

Mkpọpụta

[dezie]


Akidi




Olumba

[dezie]
  1. akịdị - Imo (Owerri)
  2. ekidị - Enugu(Nsukka)
  3. akịdị - Anambra (Nnewi, awka,onitsha)
  4. ekidi - Abia (Abiriba)
  5. ogboriga - Ebonyi (Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]