Aki Mmiri Igwe
Jump to navigation
Jump to search
Aki Mmiri Igwe
Nkọwa[dezie]
Nke a bụ udi mmiri ozizo di iche. Ọ na ezo, ọbụrụ mkpuru mmiri n'adi ka okwute na ezo. Ọ puru imeru mmadụ nnụkwụ ahụ.

Nkejịasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
Anyi gbabara n'ụlọ mgbe aki mmiri igwe zoro unyahụ