Jump to content

Akawụ

O sị Wiktionary

Akawụ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ n'akọwa ntụ agwara mmiri ma mee ka ọ nọrọ n'udi ihe siri ike nke eji eme ncha na isi ụfọdụ nri n'ala Igbo di ka abacha, ukpaka na ụkwa nke n'enye nri ụtọ di iche.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ụkwa etinyere akawụ n'eghe ngwa ngwa.

Mkpọpụta

[dezie]
akawụ



Olumba

[dezie]

ngụ(Mbaise)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

potash