Akara aka

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Nkowa[dezie]

ihe ọ bụla na - eme mmadụ n’oge ndụ ya, tinyere ihe ga - eme n’ọdịnihu, tụmadị mgbe a na - eche na ọ bụ onye ma ọ bụ ihe ọzọ na - achịkwa ya.

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Ọmumatu[dezie]

  • Akara aka'm bu ibu onye ndu
  • Ajụjụ bụ, nke a bụ akara aka ya?

Mkpoputa[dezie]

Akara aka

Olumba[dezie]

Ọlọtara chi

Ntughari n'asusu ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Destiny

French[dezie]

destin

Germany[dezie]

Schicksal

Spanish[dezie]

Destino