Gaa na ọdịnaya

Akanwu

Sitere na Wiktionary

"""Akanwụ"""

Akanwụ so na ńnú ana egwute n'ime ala. Eji akanwụ esi fịọ-fịọ, akị́dị na nri ndị ọzọ ka owere ghee ngwangwa.

Nkejịasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]
  1. Tinyerem Akanwụ n' àgwà ahụ m sinyere na ọkụ.
  2. Jiri Akanwụ sie Fịọ-fịọ ahụ.

Mkpọputa

[dezie ebe o si]

  • Akáñwú(Nnewi, Anambra State)
  • Akanwa( Nkanụ, Enugwu Steeti)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

Potash https://en.m.wiktionary.org/wiki/Potash