Akanka
Ọdịdị
Akanka
Nkọwa
[dezie]Ihe ọ bụla bụ ọrụ mmadụ ji aka ya mepụta.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọ ga-adị ezigbo mma ma onye ọbụla nwee akanka
- Akanka bụ ịhe eji mara ndị igbo
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]- Aka ọlụ (Anambra)
- Ọrụ aka (Enugu)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Craft Craft
French
[dezie]Artisanat artisanat
Spanish
[dezie]Artesanía Artesanía