Gaa na ọdịnaya

Akalaka

O sị Wiktionary

Akalaka

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ihe Chineke dere mmadụ

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Anaghi eficha akalaka eficha
  2. Nwatakịrị a nwere ezigbo akalaka.
  3. Akalaka m bụ onye odee.

Mkpọputa

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • Akaraka

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Destiny

Bekee

[dezie]

[Destiny]