Akachukwu
Akachukwu bụ aha enwere na ala Igbo. Nke a bụ aha Igbo a na-agụ nwata nwoke nke pụtara na aka Chineke dị n'ihe mmadụ na-eme.
Aha
Aha m bụ Akachukwu.
The hand of God