Aka Edemede
Ọdịdị
Aka Edemede

Nkọwa
[dezie]Nke a na-egosi ka aka edemede mmadụ si adị n'ihu akwụkwọ
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Aka edemede nwanyi a mara mma nke ụkwuu
- Nwata akwụkwọ a nwere aka edemede dị mma
- A na-agụtanwu ihe o dere n'akwụkwọ n'ihi na ọ nwere ọmarịcha aka edemede
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Nsukka
[dezie]- Eka edemede
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Hand writing