Aka Ọrụ
Ọdịdị

akà ọrụ̀
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ihe mmadụ n'eme ejiri mara ya, dika ọrụ ugbo, izuu ahịa,ire ahaị dg
Nkejịasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ndi mmadụ kwesiri inwe ezigbo aka ọrụ maka inyere onwe ha n'kwa obodo aka.
- akà ọrụ̀ nna m bụ onye nkụzi.
- Aka oru m nwere bu ikpa isi
- Onye nwere aka oru nwere ego
Mpkọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Oru aka (Anambra)