Akụ abacha

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

"""Akụ abacha"""

===Nkọwa===

Akụ abacha bụ akwụkwọ nke osisi abacha na-amị iji gosi na ọ dị ndụ.

===Nkejiasụsụ===

Aha

===Ọmụmaatụ===

Ewu na-ata akụ abacha.

===Mkpọpụta===

Ákù ábáchá

===Olumba===

Akwụkwọ abacha

===Ntụghaị n'asụsụ ọzọị===

===Bekee===

Cassava leaf

https://en.m.wiktionary.org/wiki/cassava

===Category===

[[Category:wt/ig/wiki loves names]]