Akọrọngwa
Ọdịdị
Akọrọngwa
Nkọwa
[dezie]Ngwongwo eji arụ ọrụ di iche iche maọbụ eme ihe di iche iche.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Akọrọngwa ndi nkuzi bụ ugbo odee, nzu odee/mkpịsị odee, Nootu, Akwụkwọ ọgụgụ di iche iche.
- Ndị a bụ akọrọngwa ha ji akuziri ụmụakwụkwọ ka ha wee mụta ihe ma nwe amamihe
Mkpọpụta
[dezie]