Ajụjụ
Jump to navigation
Jump to search
Ndebiri

Nkọwa[dezie]
Nke a bụ ahịrịokwu ma ọ bụ mkpụrụokwu emepụtara ma ọ bụ kwuputa maka inweta ozi ma ọbụ mmụta na nghọta
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmatụ[dezie]
Igbo tụrụ ilu si na "onye ajụjụ anaghị efu ụzọ"
Mkpọpụta[dezie]
Ajụjụ
Olumba[dezie]
Ịgba njụ
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]
Beeke[dezie]
Questions Questions
German[dezie]
Frage Frage
Spanish[dezie]
Pregunta Pregunta