Gaa na ọdịnaya

Ajụ Isi

Sitere na Wiktionary

Ajụ Isi

Nke a bụ akwa maọbụ ahịha ana-atụkwasa n'isi wee buru ibu di arọ

Nkejịasụsụ

[dezie | dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie | dezie ebe o si]

Nwoke a ji ajụ isi wee buru ukpa ji ahụ

Mkpọpụta

[dezie | dezie ebe o si]

Ajụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie | dezie ebe o si]