Ahia Njọkụ
Ọdịdị
Ahia Njọkụ
Nkọwa
[dezie ebe o si]N'ala Igbo, Ahia Njọkụ bụ chi na-ahụ maka ji, ji ọhụrụ maọbụ ihe akụrụ n'ubi.
Nkejiasụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]Ahia Njọkụ chebere ji nke afọ a.
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]
Olumba
[dezie ebe o si]Ahanjọkụ
Ntụaghari n'asụsụ ọzọ
[dezie ebe o si]Bekee
[dezie ebe o si]God of yam/ God of new yam