Ahekere

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Ahekere

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ otu n'ime mkpụrụ enwere nke n'amị mkpụrụ n'ime ala ma nwee akirika n'agbasa,ya bụ na akọpụta ya n'ala,ọ n enwe egbugbere n'ekpuchi nri a bụ ahekere.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

  1. Nnem kọọro ahekere n'ugbo ya.
  2. Emerem nke ómá ozutaram ahekere

Mkpọpụta[dezie]

ahekere

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

groundnut