Ahaaka
Ahaaka bụ aha a na-akpọ ihe a maara nke ọma iji hụba ya ama di ka aha mmadụ, Aha Obodo, Aha osisi w.d.g.
Aha
Uzoma, Osisi oroma, Ahia eke ndi a bụcha ahaaka
noun proper noun