Ahịhịa ọsanala
Ọdịdị
Ahịhịa nsanala.
Nkọwa
[dezie]Nke bụ ahịhịa nke Axonopus compresus nke tropical na subtropica America ,nke bụ ahịhịa akirika ya n'agbasa agbasa na mpahara ọ bụla akụrụ ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nnam kụrụ ahịhịa nsanala n'ụlọ ọhụrụ ya.
- Ahịhịa nsanala n'ara ahụ ịkpọọnwụ akpọnwụ.