Jump to content

Agwonatumbe

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Agwonatumbe bụ mmanwu ndị obodo Arọchukwu na obodo Aba na-steti Abịa n'eti na oge mmemme dika iri ji ọhụrụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Umunwanyị anaghị eti Agwonatumbe

Mkpọpụta

[dezie]

Agwọ/natu/mbe

Bekee

[dezie]

Masquerade

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Agwọ tụrụ mbe