Gaa na ọdịnaya

Agwa

Sitere na Wiktionary

Agwa

Nkọwa

[dezie]

Agwa bụ omume mmadu. Otú mmadụ si eme omume nke na-eme ka mmadụ dị iche ma ọ bụ ụzọ mmadụ si ekwu okwu, aga ije, eri nri, ma ọ bụ omume dị iche iche na-egosi na ọ dị iche na ndị ọzọ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Agwa nwatakịrị nke a mara mma.Agwa mmadụ na-egosi mma ya. Agwa bụ mma
  • Egwa ya adịghị mma.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • Uma maọbụ omume n'asụsụ (Nkanụ di n'Enugwu Steeti)
  • Agwa( Anambra)
  • Agwa (Imo- Owerri)
  • Egwa (Enugu - Nsukka)
  • Egwa (Abia- Abịrịba)
  • Agwa (Ebonyi -Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Character