Agwụgwa
Jump to navigation
Jump to search
Agwụgwa
Nkọwa[dezie]
Agwụgwa bụ otu n'ime ngalaba agụmagụ ọdinaala nke na - abia n'ụdi ajụjụ chọrọ aziza miri emi. Ufọdụ agwụgwa metụtara mmadụ,osisi maọbụ anụmanụ.
Nkejịasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
Agwụgwa ndi a bụcha iji kuzie echiche miri emi dika gwa m gwa m gwa m ihe mere eze rachaa ntụ----- aziza ube.