Agbomma
Ọdịdị
Agbọmma
Nkọwa
[dezie]Agbomma bụ aha a na enye nwa nwanyị na ala Igbo. Nke pụtara ezi agbọ ma ọbu agbọ na - ama mma nke ukwuu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Aha m bụ Agbomma.
- Agbọmma bụ ezigbo enyi m.
- Aha nwunye nwanne m nwoke bụ Agbọmma.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie](Nnewi, Anambra)