Agbisi
Ọdịdị
Agbịsịobu otu n'ime aruru di iche mana akpa ike ya site ngba mmadu
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ọbele arụrụ n'agba agba maọbụ n'ata ata. Ọ n'adi ojii maọbụ ụpa ụpa
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Agbisi gbara Okenna mgbe odina n'ala n'abali
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Agbụshị
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Ant