Agbalaka Igwe
Ọdịdị
Agbalaka Igwe
Nkọwa
[dezie]- Nke a bụ oke mkpọtụ na adi egwu bụkwara ihe oke egwu were ike ikwatụ ụlọ maọbụ gbuoo mmadụ
- Nke a n'eme mgbe mmiri chọrọ izo. Oke mkpọtu n'esi na igwe wee daa. Mgbe ụfọdụ, ọ n'ebu amụma were abịa. Agbalaka igwe nwere ike ikwatu ulo maọbụ gbuoo mmadụ
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọ bụ agbalaka igwe gburu onye ara ahụ