Agba ochie
Ọdịdị
Agbaochie ọ bụ usoro nna nna anyi ha siri biaa ndu ha n'oge gboo
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ụzọ maọbụ otu ndị nna nna anyị ha si bie ndụ na mgbe gboo.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Igbu ụmụ ejima bụ omume agbaochie.
- ndí agbaochie nwere ahú isiike karía ndị ugbu a
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Mgbe ochie n'olu Nkanu di n'Enugwu steeti.