Agafu

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Agafu

Nkọwa[dezie]

Agafu bụ ónyé ná ana mmadụ ihe nike

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Uche bụ agafu

Mkpọputa[dezie]

Ágáfú

Olumba[dezie]

  • Onye orị
  • Ekpelima
  • Oli nike.
  • Mmfụlị
  • Kpalawo
  • Olè

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

Thief https://en.m.wiktionary.org/wiki/thief