Agụlọ
Ọdịdị
Agụlọ
Nkọwa
[dezie]Nke a bu aha ana-kpo ụdịrị ngweré nke n'anọ n'arụ ụlọ ebe obibi mmadụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nnem gburu Agụlọ atọ n'elu isekwu anyị.
- Ga mechie ite nri ahụ kà Agụlo ghara ịbanye n'ime ya
- Nwadịma nwụrụ n'elu
- Agụ ụnọ tara Akwa ahụ
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- Chekenche ụlọ (Anambara)
- Aguno (Anambra)
- Nwadịma (Enugu- Nsukka)
- Agu ulo (Abịa-Abịrịba)