Agụ owuru
Ọdịdị
Agu owuru bu aha anumanu ama ama nke ukwu na akpa ike site ngbu anu ndi ozo maobu obu aha ana enye onye karia see ike n'obodo
Nkọwa
[dezie]1. Agụ bụ anụ ọhịa nke na-acha upa-upa ma tụọ agwa ojii n'ahụ ya.
2. Agụ bụ aha otutu a na enye onye mere ihe tụrụ obodo na anya.
NkèjiAsụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Dinta ahụ gburu Agụ taa
Mkpọpụta
[dezie]