Afulenu
Jump to navigation
Jump to search
"""Afulenu"""
Nkọwa[dezie]
Afulenu bụ afa mmadụ. Afulenu pụtara na onweghi onye fụlụ Chukwu anya ijụya ajụjụ maka na Chukwu na eme uche ya
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
Afulenu bụ afa mmadụ. Afa mọbụ aha nwa ya bụ Afulenu.
Mkpọpụta[dezie]
Olumba[dezie]
Onyemauchechukwu