Afor

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Afor

Nkọwa[dezie]

Afor bụ ụbọchị ahịa nke atọ n'ala Igbo, nke ụbọchị ahịa ndị ọzọ na-esokwa n'usoro.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Mmonwụ Adanma na apụta na ụbọchị Afọr obula n'obodo anyị.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

Afọr Market day