Afamefula

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Afamefula

Nkọwa[dezie]

Afamefula pụtara na afam agaghị efu

NkejiAsụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Afamefula bu aha ana-kpo nwata nwoke na ala igbo

Mkpoputa[dezie]

Afamefula

Olumba[dezie]

Afamefuna Ahamefuna

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

My name will not be lost

Category[dezie]