Gaa na ọdịnaya

Adaora

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Adaọra bụ aha a na-abakarị nwata nwaanyị nke mbụ n'ezinụlọ n'ala Igbo. Nke a pụtara isi nwa nwaanyị nke ọha niile.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha


Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Aha m bụ Adaọra
  2. Adaọra gàrà ụlọ akwụkwọ, tà.

Mkpọpụta

[dezie]

Àdáọ̀rà

Olumba

[dezie]

Adaọra

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Swahili: Binti wa watu

Bekee

[dezie]

First daughter of the public