Acharaamado

O sị Wiktionary

"""Acharaamado"""

Nkọwa[dezie]

Acharaamado bụ ihe anyi ji amado akwukwo anyi maọbụ ihe ozo.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Acharaamado a bụrụ ibụ.

Mkpọpụta[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Cellotape