Gaa na ọdịnaya

Abụ

Sitere na Wiktionary
(Ebugharịrị site na Abu)

Nkọwa

[dezie]

Abụ bụ egwu maọbụ ukwe a na-agụ iji nwee obi anụri.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Abụ a dị mma nke ukwuu.
  2. Anyị bụrụ abụ ụnyaahụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ukwe(Nnewi, Anambra Steeti)


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Song