Gaa na ọdịnaya

Abali

Sitere na Wiktionary

Abali

Nkọwa

[dezie]

Oge ọchịchịrị nke dị n'etiti otu ụbọchị na ụbọchị ọzọ. Ọ bụkwa oge ndị mmadụ anaghị ahụ ụzọ nke ọma.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọ bụ anyasị ka ndị ajọ mmadụ ji eme mpụ. (Nnewi, Awka, Onitsha)
  2. Ujushi bụ oge mmadụ nile ji ezuru ike. (Owerri)
  3. Nneka gara ụlọ ekpere enyasi iji kpee ekpere. (Nsukka)
  4. Ụka anyị ga-enwe ekpere enyasi taa. (Abrịba)
  5. Abalị dị oke egwu. (Afikpo)

Mkpọpụta

[dezie]



Olumba

[dezie]
  • anyasi→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • ujushi→ Imo(Owerri)
  • enyasi→ Enugu(Nsukka)
  • enyasi→ Abia(Abrịba)
  • abalị→ Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

night