Gaa na ọdịnaya

Abacha

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
A plate of Abacha

Abacha bụ otu n'ime ihe oriri ana enweta site na-iberi akpụ, ịbanye ya na-mmiri, ọ nọrọ otu ụbọchị, asacha ya, agbasa ya n'anwụ. Ana akpo ya Tapioka n'olu bekee.

Abacha

Nkejịasụsụ

Aha

Ọmụmaatụ

  • Atara m abacha taa
  • Abacha Ị gwọrọ adịghị mma (Anambra)
  • Achoro m, Ịta Ababa á gwọrọ á gwọ.(Abịa)

Mkpọpụta

abacha


Olumba

Akpụ mmiri- Idemili

  • Eberebe akpụ (Imo)
  • Gigbọ (Abịa, Umuahia)

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Cassava Flakes

Tapioca

French

Flocons de manioc

Germany

Maniokflocken

Spanish

Hojuelas de yuca