Jump to content

Abụzụ

O sị Wiktionary

Abuzu

Nkọwa

[dezie]

Abụzụ bụ otu n'ime ezinụlọ ahụhụ mana ọ na-eme mkpọtụ site ichi nku ya n'ụkwụ ya ma ọ na-aga ije.

Abuzu

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ụmụ abụzụ a anaghị ekwe mmadụ ehi ụra


Mkpọpụta

[dezie]
Abuzu





Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Cricket