Abụbọ
Ọdịdị
Abuba bu ihe na adi na ahu umu nnunu na ato ogologo ma nwekwa agi na ya.
Nkọwa
[dezie]Abụba bu ịhe dị ogologo nwee ajị dị mfe ma gbasaa agbasa n'ekpuchi n'ahụ ụmụ nnụnnụ, Ọ bụ akụkụ ahụ dị mkpa mere ha ji efe n'elu
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọ bụghị nnụnnụ nile nwere nku n'efe efe mana ha dum n'enwe abuba
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Abụba
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Feather Feather
French
[dezie]Le plume Le plume
Spanish
[dezie]Pluma pluma