Gaa na ọdịnaya

Abụọ

Sitere na Wiktionary
Two_Pinhead_icon

Nkọwa

[dezie]

Abụọ bu usoro ọnụọgụgụ n'ala igbo.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Mmadụ ọbula nwere ụkwụ ịbụọ. (Nnewi, Awka)
  2. Abụọ bu ọnụọgụgụ n'asụsụ Igbo. (Owerri)
  3. Buru ekpa ebọ. (Nsukka)
  4. Ọ mụụ ejima ebuo. (Abrịba)
  5. Eka ya ebụọ dị igbidi. (Afikpo)
  6. Agbam onye nke abuo na taam gara aga


Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • ịbụọ→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • abụọ→ Imo(Owerri)
  • ebọ→ Enugu(Nsukka)
  • ebuo→ Abia(Abrịba)
  • ebụọ → Ebonyi(Afikpo)


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

two

Yoruba

[dezie]

Meji

Hausa

[dezie]

Biyu