A si na
Jump to navigation
Jump to search
a sị na.
Nkọwa[dezie]
Nke a bụ okwu n'akọwa ihe kpatara ihe kaara iji mee ma ọ bụ hapụ ime.ọ na akọwa ma ọ bụghị na ma ọ bụ ma ọ bụrụ na.
Nkejiasụsụ[dezie]
Njikọ
Ọmụmaatụ[dezie]
- a sị nam abiaghị,ọ gaara etufu ya.
- a sị na ịhụghịm, ị maghị na ị ga akpọm.