Aṅụri

O sị Wiktionary

Anuri

Nkọwa[dezie]

Nke a bu nkọwa obi ụtọ site n'ọdimma nkeahụ n'ụdi udo,afọ ojuju,oriri na ọṅụṅụ, obi ebere nakwa ezi akara aka.

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Anụri juru m obi
  2. Nkechi nwere anụri n'ule ọ gafere

mkpọpụta[dezie]


Ọlumba[dezie]

Anụli(Anambra dialects)

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Happy