aṅụli
Ọdịdị
(Dupụ̀rụ̀ sì Aṅụli)
Nkọwa
[dezie]- Aṅuli bụ ọnọdụ obì ụtọ.
- Aṅuli nwere ike bụrụ aha mmadụ

Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Aṅụli bụ okwu na-akọwa ọnọdụ mmadụ.
- Ka anyi nwebe aṅuli.
- Aha mụ bụ Aṅuli.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Aṅụri, Eṅụli