Aña

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

"""Aña"""

Nkọwa[dezie]

Aña bụ afa ana-kpọ ụtali apịrị apị eji apia mmadụ.E jikwa aña alụ oche na ihe ndị ọzọ dị iche iche.Ana ere aña na áhiá.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Aña bụ afa ụtali

Mkpọputa[dezie]

Áñá

Olumba[dezie]

  • Ụtalị
  • Osisi

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

Cane https://en.m.wiktionary.org/wiki/Cane