A
Jump to navigation
Jump to search
A Came
Nkọwa[dezie]
Bụ ihe nlekwasi anya ngwaa eji arụtụ aka ihe gbasara nwoke ma ọ bụ nwanyị akpọpụta buru mbụ. Eji ya ebidokarị ahịrịokwu.
Nkejiasụsụ[dezie]
Nnọchiaha (ụdaume)
Ọmụmaatụ[dezie]
- A họpụtara ya dịka onye isi oche nke ndi otu ahụ
- A na-akpọ ya ụdara
Mkpọpụta[dezie]