ụzọ mmiri

O sị Wiktionary
Water Way

ụzọ mmiri

nkọwa[dezie]

Nke a bụ ụzọ mmiri si agafe, o nwere ike bụrụ mmadụ kwara ya maọbụ ide mmiri ji aka ya kwaa ya.

nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Ndi obodo akwaala uzo mmiri ga-esi na-aga


Mkpọpụta[dezie]




Olumba[dezie]

ụzọ mmii

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

way water way