ụtalị

O sị Wiktionary

Ụtalị


Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ihe ogologo dịkwa gịrịgịrị n'ụdị akpụkpọ anụ ma ọ bụ osisi eji eti mmadụ ma ọ bụ anụmanụ n'ahụ dịka ntaramahụhụ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Nne na nna nwatakịrị ahụ pịara ya ụtalị maka ihe ọjọo o mere

Mkpọpụta[dezie]

Ụtalị



Olumba[dezie]

Ụtarị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Cane Cane