ụtụ
Ọdịdị
ụtụ
Nkọwa
[dezie]Bụ onyinye maọbụ ịtụkọta ego site n'aka ndị mmadụ dị iche iche. O putakwara umu irighiri anumaanu ndi ahu a n'ahukari n'ufodu nri an'esibeghi èsí dika Osikapa, Àgwà, Ókà, jí, dgz
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Nne nwata ahụ bụ onye ọna ụtụ
Utu agbaala oka ahu di n'akpa
Mkpọpụta
[dezie]ụtụ